1 Samuel 20:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụrụkwa na m ka ga-adị ndụ,+ ọ̀ bụ na ị gaghị egosi m obiọma Jehova, ka m wee ghara ịnwụ?+