Levitikọs 11:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ihe ndị a ga-eme ka unu ghọọ ndị na-adịghị ọcha. Onye ọ bụla metụrụ ozu ha aka ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.+ Levitikọs 15:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye ọ bụla metụrụ ihe ndina ya aka ga-asụ uwe ya, ọ ga-asakwa ahụ́ na mmiri wee bụrụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.+ Levitikọs 15:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “‘Ọ bụrụ na ọbara ọcha+ esi n’ahụ́ nwoke pụta, ọ ga-eji mmiri saa ahụ́ ya niile, ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede. Levitikọs 15:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “‘Ọ bụrụ na nwoke na nwaanyị edinaa, ọbara ọcha ewee pụta, ha ga-eji mmiri saa ahụ́ wee bụrụ ndị na-adịghị ọcha+ ruo mgbede. Ọnụ Ọgụgụ 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Onye ọ bụla nke metụrụ onye e ji mma agha+ gbuo n’ọhịa aka ma ọ bụ ozu ma ọ bụ ọkpụkpụ+ mmadụ ma ọ bụ ili ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo ụbọchị asaa.
24 Ihe ndị a ga-eme ka unu ghọọ ndị na-adịghị ọcha. Onye ọ bụla metụrụ ozu ha aka ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.+
5 Onye ọ bụla metụrụ ihe ndina ya aka ga-asụ uwe ya, ọ ga-asakwa ahụ́ na mmiri wee bụrụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.+
16 “‘Ọ bụrụ na ọbara ọcha+ esi n’ahụ́ nwoke pụta, ọ ga-eji mmiri saa ahụ́ ya niile, ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.
18 “‘Ọ bụrụ na nwoke na nwaanyị edinaa, ọbara ọcha ewee pụta, ha ga-eji mmiri saa ahụ́ wee bụrụ ndị na-adịghị ọcha+ ruo mgbede.
16 Onye ọ bụla nke metụrụ onye e ji mma agha+ gbuo n’ọhịa aka ma ọ bụ ozu ma ọ bụ ọkpụkpụ+ mmadụ ma ọ bụ ili ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo ụbọchị asaa.