1 Samuel 18:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Sọl wee malite iwe oké iwe,+ okwu a jọkwara njọ n’anya ya, o wee sị: “Ha enyewo Devid iri puku kwuru iri puku, ma nye m puku kwuru puku, naanị ihe fọdụrụ inye ya bụ ọchịchị!”+
8 Sọl wee malite iwe oké iwe,+ okwu a jọkwara njọ n’anya ya, o wee sị: “Ha enyewo Devid iri puku kwuru iri puku, ma nye m puku kwuru puku, naanị ihe fọdụrụ inye ya bụ ọchịchị!”+