-
1 Samuel 11:5Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
5 Ma, lee, Sọl so ìgwè ehi ya n’azụ si n’ubi na-alọta, Sọl wee sị: “Gịnị na-eme ndị a, nke mere ha ji na-akwa ákwá?” Ha wee malite ịkọrọ ya ihe niile ndị Jebesh kwuru.
-