1 Samuel 17:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma Sọl na ndị Izrel zukọtara wee maa ụlọikwuu ha na ndagwurugwu Ila,+ ha wee hazie onwe ha n’usoro iji buso ndị Filistia agha. 1 Samuel 17:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Devid wee jiri èbè na nkume merie onye Filistia ahụ, o wee gbatuo onye Filistia ahụ, gbuo ya; ọ dịghịkwa mma agha ọ bụla Devid ji.+
2 Ma Sọl na ndị Izrel zukọtara wee maa ụlọikwuu ha na ndagwurugwu Ila,+ ha wee hazie onwe ha n’usoro iji buso ndị Filistia agha.
50 Devid wee jiri èbè na nkume merie onye Filistia ahụ, o wee gbatuo onye Filistia ahụ, gbuo ya; ọ dịghịkwa mma agha ọ bụla Devid ji.+