Ọpụpụ 28:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ihe ha ga-eji mee efọd* ahụ bụ ọlaedo, eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo, eri na-acha uhie uhie na ezigbo eri linin a kpara akpa, nke onye na-akpa ihe n’ákwà ga-akpa.+
6 “Ihe ha ga-eji mee efọd* ahụ bụ ọlaedo, eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo, eri na-acha uhie uhie na ezigbo eri linin a kpara akpa, nke onye na-akpa ihe n’ákwà ga-akpa.+