Diuterọnọmi 24:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “A gaghị egbu ndị bụ́ nna n’ihi ụmụ ha, a gaghịkwa egbu ụmụ n’ihi nna ha.+ A ga-egbu onye nke ọ bụla n’ihi mmehie nke ya.+ 1 Samuel 2:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Mgbe m ga na-emere Izrel ihe ọma, ihe ị ga-ahụ bụ naanị onye iro n’ebe obibi m;+ ọ dịghịkwa mgbe a ga-enwe agadi n’ụlọ gị.
16 “A gaghị egbu ndị bụ́ nna n’ihi ụmụ ha, a gaghịkwa egbu ụmụ n’ihi nna ha.+ A ga-egbu onye nke ọ bụla n’ihi mmehie nke ya.+
32 Mgbe m ga na-emere Izrel ihe ọma, ihe ị ga-ahụ bụ naanị onye iro n’ebe obibi m;+ ọ dịghịkwa mgbe a ga-enwe agadi n’ụlọ gị.