1 Samuel 23:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Devid wee na-atụ egwu n’ihi na Sọl abịawo ịchọ mkpụrụ obi Devid mgbe ọ nọ n’ala ịkpa Zif nke dị na Horesh.+
15 Devid wee na-atụ egwu n’ihi na Sọl abịawo ịchọ mkpụrụ obi Devid mgbe ọ nọ n’ala ịkpa Zif nke dị na Horesh.+