-
1 Samuel 26:3Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
3 Sọl wee maa ụlọikwuu ya n’ugwu Hakaịla, nke chere Jeshaịmọn ihu, n’akụkụ okporo ụzọ, ma Devid bi n’ala ịkpa. O wee hụ na Sọl achụrụwo ya bata n’ala ịkpa.
-