1 Samuel 26:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Sọl wee mata na ọ bụ olu Devid wee sị: “Devid nwa m, ọ̀ bụ olu gị bụ ihe a?”+ Devid wee zaa, sị: “Ọ bụ olu m, onyenwe m eze.”
17 Sọl wee mata na ọ bụ olu Devid wee sị: “Devid nwa m, ọ̀ bụ olu gị bụ ihe a?”+ Devid wee zaa, sị: “Ọ bụ olu m, onyenwe m eze.”