1 Samuel 24:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mgbe e mesịrị, Devid biliri si n’ọgba ahụ pụọ wee kpọọ Sọl, sị: “Onyenwe m+ eze!” Sọl wee lee anya n’azụ, Devid wee hulata kpọọrọ ya isiala.+ 1 Samuel 24:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O wee ruo na mgbe Devid gwasịrị Sọl okwu ndị a, Sọl sịrị: “Devid nwa m, ọ̀ bụ olu gị bụ ihe a?”+ Sọl wee kwaa ákwá n’olu dara ụda.+
8 Mgbe e mesịrị, Devid biliri si n’ọgba ahụ pụọ wee kpọọ Sọl, sị: “Onyenwe m+ eze!” Sọl wee lee anya n’azụ, Devid wee hulata kpọọrọ ya isiala.+
16 O wee ruo na mgbe Devid gwasịrị Sọl okwu ndị a, Sọl sịrị: “Devid nwa m, ọ̀ bụ olu gị bụ ihe a?”+ Sọl wee kwaa ákwá n’olu dara ụda.+