2 Samuel 13:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee ruo mgbe afọ abụọ zuru ezu gasịrị na Absalọm nwere ndị na-akpacha ajị atụrụ+ na Bel-hezọ, nke dị nso n’Ifrem;+ Absalọm wee kpọọ ụmụ ndị ikom niile nke eze òkù.+
23 O wee ruo mgbe afọ abụọ zuru ezu gasịrị na Absalọm nwere ndị na-akpacha ajị atụrụ+ na Bel-hezọ, nke dị nso n’Ifrem;+ Absalọm wee kpọọ ụmụ ndị ikom niile nke eze òkù.+