Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 1:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 E mesịa, Adọnaịja chụrụ atụrụ na ehi na anụ ndị mara abụba n’àjà+ n’ebe dị nso na nkume Zohelet, nke dị n’akụkụ En-rogel,+ o wee kpọọ ụmụnne ya niile bụ́ ụmụ ndị ikom+ eze na ndị ikom niile nke Juda bụ́ ndị na-ejere eze ozi;

  • 1 Ndị Eze 1:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 O wee jiri ọtụtụ oké ehi na anụ ndị mara abụba na atụrụ chụọ àjà, kpọọkwa ụmụ ndị ikom eze niile+ na Abayata+ onye nchụàjà na Joab+ onyeisi ndị agha; ma ọ kpọghị ohu gị bụ́ Sọlọmọn.+

  • 1 Ndị Eze 1:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 N’ihi na taa, ọ gbadawo ka ọ gaa jiri ọtụtụ ehi na anụ ndị mara abụba na atụrụ chụọ àjà,+ ka o wee kpọọkwa ụmụ ndị ikom eze dum na ndị isi ndị agha na Abayata onye nchụàjà;+ ha na-erikwa ihe ma na-aṅụ ihe ọṅụṅụ n’ebe ahụ n’ihu ya, ha na-asịkwa, ‘Eze Adọnaịja, ị ga-adị ndụ!’+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya