2 Samuel 8:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Joab+ nwa Zeruya bụ onyeisi ndị agha; Jehọshafat+ nwa Ahaịlọd bụ onye na-edekọ ihe. 1 Ndị Eze 2:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Akụkọ ahụ wee ruo Joab ntị+—n’ihi na Joab chọburu iso Adọnaịja,+ ọ bụ ezie na ọ bụghị Absalọm ka ọ chọrọ iso+—Joab wee gbaga n’ụlọikwuu+ Jehova wee jidesie mpi ebe ịchụàjà aka ike.+
28 Akụkọ ahụ wee ruo Joab ntị+—n’ihi na Joab chọburu iso Adọnaịja,+ ọ bụ ezie na ọ bụghị Absalọm ka ọ chọrọ iso+—Joab wee gbaga n’ụlọikwuu+ Jehova wee jidesie mpi ebe ịchụàjà aka ike.+