2 Samuel 16:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O wee ruo na, ngwa ngwa Hushaị+ onye Akaịt,+ bụ́ enyi+ Devid, bịakwutere Absalọm, Hushaị sịrị Absalọm: “Eze, ị ga-adị ndụ!+ Eze, ị ga-adị ndụ!” 2 Ihe E Mere 23:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha wee kpọpụta nwa eze+ ma kpuwe ya okpueze,+ dokwasịkwa Ihe Àmà+ ahụ n’isi ya wee mee ya eze. Jehoyada na ụmụ ya wee tee ya mmanụ+ wee sị: “Eze, ị ga-adị ndụ!”+
16 O wee ruo na, ngwa ngwa Hushaị+ onye Akaịt,+ bụ́ enyi+ Devid, bịakwutere Absalọm, Hushaị sịrị Absalọm: “Eze, ị ga-adị ndụ!+ Eze, ị ga-adị ndụ!”
11 Ha wee kpọpụta nwa eze+ ma kpuwe ya okpueze,+ dokwasịkwa Ihe Àmà+ ahụ n’isi ya wee mee ya eze. Jehoyada na ụmụ ya wee tee ya mmanụ+ wee sị: “Eze, ị ga-adị ndụ!”+