10 M wee guzo n’akụkụ ya gbuo ya,+ n’ihi na m maara na ọ gaghị adị ndụ mgbe ọ dasịrị. M wee were okpueze+ o kpu n’isi na ọla aka ọ gba n’aka, ka m wee chịtara ha onyenwe m n’ebe a.”
30 O wee kpupụ okpueze dị Malkam n’isi,+ nke ịdị arọ ya dị otu talent ọlaedo, tinyekwara nkume ndị dị oké ọnụ ahịa; Devid wee kpuru ya. Ihe ndị a kwatara+ n’obodo ahụ, bụ́ ndị o bupụtara, dị nnọọ ukwuu.