2 Ndị Eze 11:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee kpọpụta nwa+ eze ma kpukwasị ya okpueze,+ dokwasịkwa Ihe Àmà+ ahụ n’isi ya; ha wee mee ya eze+ ma tee ya mmanụ.+ Ha wee malite ịkụ aka,+ na-asị: “Eze, ị ga-adị ndụ!”+
12 O wee kpọpụta nwa+ eze ma kpukwasị ya okpueze,+ dokwasịkwa Ihe Àmà+ ahụ n’isi ya; ha wee mee ya eze+ ma tee ya mmanụ.+ Ha wee malite ịkụ aka,+ na-asị: “Eze, ị ga-adị ndụ!”+