Ọpụpụ 30:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “Ma gị onwe gị, were ihe na-esi ísì ụtọ kasị mma:+ mea+ rọrọ arọ nke dị narị shekel ise, na sinamọn+ na-esi ísì ụtọ nke bụ́ ọkara nke ahụ, ya bụ, narị shekel abụọ na iri ise, nakwa kalamọs+ na-esi ísì ụtọ nke dị narị shekel abụọ na iri ise, 1 Ndị Eze 1:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Zedọk onye nchụàjà wee wepụta mpi mmanụ+ n’ụlọikwuu+ ma tee Sọlọmọn mmanụ;+ ha wee malite ịfụ opi, mmadụ niile wee na-eti mkpu, sị: “Eze Sọlọmọn ga-adị ndụ!”+
23 “Ma gị onwe gị, were ihe na-esi ísì ụtọ kasị mma:+ mea+ rọrọ arọ nke dị narị shekel ise, na sinamọn+ na-esi ísì ụtọ nke bụ́ ọkara nke ahụ, ya bụ, narị shekel abụọ na iri ise, nakwa kalamọs+ na-esi ísì ụtọ nke dị narị shekel abụọ na iri ise,
39 Zedọk onye nchụàjà wee wepụta mpi mmanụ+ n’ụlọikwuu+ ma tee Sọlọmọn mmanụ;+ ha wee malite ịfụ opi, mmadụ niile wee na-eti mkpu, sị: “Eze Sọlọmọn ga-adị ndụ!”+