1 Samuel 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Samuel wee were karama+ mmanụ wụọ ya n’isi ma susuo ya ọnụ,+ sị: “Nke a ọ́ bụghị n’ihi na Jehova etewo gị mmanụ ịbụ onye ndú+ nke ihe nketa ya?+ 1 Ihe E Mere 29:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ha wee jiri oké ọṅụ na-eri ihe ma na-aṅụ ihe ọṅụṅụ n’ihu Jehova n’ụbọchị ahụ;+ ha wee mee Sọlọmọn nwa Devid eze+ nke ugboro abụọ, tee ya mmanụ maka Jehova ka ọ bụrụ onye ndú,+ teekwa Zedọk+ mmanụ ka ọ bụrụ onye nchụàjà.
10 Samuel wee were karama+ mmanụ wụọ ya n’isi ma susuo ya ọnụ,+ sị: “Nke a ọ́ bụghị n’ihi na Jehova etewo gị mmanụ ịbụ onye ndú+ nke ihe nketa ya?+
22 Ha wee jiri oké ọṅụ na-eri ihe ma na-aṅụ ihe ọṅụṅụ n’ihu Jehova n’ụbọchị ahụ;+ ha wee mee Sọlọmọn nwa Devid eze+ nke ugboro abụọ, tee ya mmanụ maka Jehova ka ọ bụrụ onye ndú,+ teekwa Zedọk+ mmanụ ka ọ bụrụ onye nchụàjà.