Abụ Ọma 45:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Uwe gị niile na-esi ísì ụtọ dị ka mea na alo na kashịa;+Ụda ụbọ akwara nke na-adapụta ná nnukwu obí eze e ji ọdụ́ rụọ+ emewo ka ị ṅụrịa ọṅụ. Abụ Solomọn 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye m hụrụ n’anya dị m ka akpa jupụtara n’ihe na-esi ísì ụtọ bụ́ mea;+ n’agbata ara m abụọ+ ka ọ ga-anọbọ chi. Abụ Solomọn 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Gịnị bụ ihe a si n’ala ịkpa na-apụta dị ka anwụrụ ọkụ, bụ́ nke e ji mea na frankinsens mee ka ọ na-esi ísì ụtọ,+ ọbụna ụdị paụda niile na-esi ísì ụtọ nke onye ahịa?”+
8 Uwe gị niile na-esi ísì ụtọ dị ka mea na alo na kashịa;+Ụda ụbọ akwara nke na-adapụta ná nnukwu obí eze e ji ọdụ́ rụọ+ emewo ka ị ṅụrịa ọṅụ.
13 Onye m hụrụ n’anya dị m ka akpa jupụtara n’ihe na-esi ísì ụtọ bụ́ mea;+ n’agbata ara m abụọ+ ka ọ ga-anọbọ chi.
6 “Gịnị bụ ihe a si n’ala ịkpa na-apụta dị ka anwụrụ ọkụ, bụ́ nke e ji mea na frankinsens mee ka ọ na-esi ísì ụtọ,+ ọbụna ụdị paụda niile na-esi ísì ụtọ nke onye ahịa?”+