Abụ Solomọn 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mmanụ+ gị na-esi ísì ụtọ. Aha gị dị ka mmanụ a na-awụpụta awụpụta.+ Ọ bụ ya mere ụmụ agbọghọ ji hụ gị n’anya. Abụ Solomọn 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ahịhịa spaịknad+ na okooko safrọn,+ ahịhịa na-esi ísì ụtọ+ na sinamọn,+ tinyere ụdị osisi niile nke frankinsens, mea na alo+ nakwa ụdị ọmarịcha ihe niile na-esi ísì ụtọ;+
3 Mmanụ+ gị na-esi ísì ụtọ. Aha gị dị ka mmanụ a na-awụpụta awụpụta.+ Ọ bụ ya mere ụmụ agbọghọ ji hụ gị n’anya.
14 ahịhịa spaịknad+ na okooko safrọn,+ ahịhịa na-esi ísì ụtọ+ na sinamọn,+ tinyere ụdị osisi niile nke frankinsens, mea na alo+ nakwa ụdị ọmarịcha ihe niile na-esi ísì ụtọ;+