-
Abụ Solomọn 5:5Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
5 Mụ onwe m biliri ọtọ ka m megheere onye m hụrụ n’anya ụzọ, ihe na-esi ísì ụtọ bụ́ mea wee si n’aka m na-agụsị, mmanụ mea sikwa na mkpịsị aka m na-atapụ, na-atasa n’oghere ugodi.
-