6 “Gịnị bụ ihe a si n’ala ịkpa na-apụta dị ka anwụrụ ọkụ, bụ́ nke e ji mea na frankinsens mee ka ọ na-esi ísì ụtọ,+ ọbụna ụdị paụda niile na-esi ísì ụtọ nke onye ahịa?”+
10 Lee ka otú i si egosi ịhụnanya gị si dị mma,+ nwanne m nwaanyị, nwaanyị m na-alụ ọhụrụ! Lee ka otú i si egosi ịhụnanya si dị ụtọ karịa mmanya, ísì mmanụ gị dịkwa ụtọ karịa ụdị ihe otite niile na-esi ísì ụtọ!+
3 Meri wee were mmanụ na-esi ísì ụtọ nke dị otu paụnd n’ịdị arọ, bụ́ ezigbo mmanụ nad,+ nke dị nnọọ oké ọnụ, tee n’ụkwụ Jizọs ma jiri ntutu isi ya hichaa ya ụkwụ.+ Ísì mmanụ ahụ nke na-esi ísì ụtọ wee jupụta ụlọ ahụ.