Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Esta 2:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Mgbe o ruuru nwa agbọghọ nke ọ bụla ịgakwuru Eze Ahazuirọs, mgbe e mesịwooro ya ihe niile e nyere n’iwu ka a na-emere ndị inyom ruo ọnwa iri na abụọ, n’ihi na ọ bụ otú ahụ ka oge a na-ahịa ha aka n’ahụ́ si abịa ná njedebe, a na-ete ya mmanụ e ji mea mee+ ruo ọnwa isii, teekwa ya mmanụ bọlsọm+ ruo ọnwa isii, jirikwa mmanụ otite ndị inyom hịa ya aka n’ahụ́;

  • Abụ Solomọn 1:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Mmanụ+ gị na-esi ísì ụtọ. Aha gị dị ka mmanụ a na-awụpụta awụpụta.+ Ọ bụ ya mere ụmụ agbọghọ ji hụ gị n’anya.

  • Abụ Solomọn 1:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 “Ka eze nọ na tebụl ya dị gburugburu, mmanụ spaịknad+ nke m na-esipụta ísì ụtọ ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya