6 “Gịnị bụ ihe a si n’ala ịkpa na-apụta dị ka anwụrụ ọkụ, bụ́ nke e ji mea na frankinsens mee ka ọ na-esi ísì ụtọ,+ ọbụna ụdị paụda niile na-esi ísì ụtọ nke onye ahịa?”+
37 Ma, lee! otu nwaanyị nke a maara n’obodo ahụ na ọ bụ onye mmehie matara na ọ nọ na-eri ihe n’ụlọ onye Farisii ahụ, o wee weta mkpọ̀ alabasta+ mmanụ nke na-esi ísì ụtọ,