6 “Gịnị bụ ihe a si n’ala ịkpa na-apụta dị ka anwụrụ ọkụ, bụ́ nke e ji mea na frankinsens mee ka ọ na-esi ísì ụtọ,+ ọbụna ụdị paụda niile na-esi ísì ụtọ nke onye ahịa?”+
14 ahịhịa spaịknad+ na okooko safrọn,+ ahịhịa na-esi ísì ụtọ+ na sinamọn,+ tinyere ụdị osisi niile nke frankinsens, mea na alo+ nakwa ụdị ọmarịcha ihe niile na-esi ísì ụtọ;+