34 Jehova wee gaa n’ihu ịsị Mozis: “Were ihe dị iche iche na-esi ísì ụtọ:+ mmanụ stakti na ọnịka na-esi ísì ụtọ na galbanọm na-esi ísì ụtọ na frankinsens a na-agwaghị agwa.+ Ọ̀tụ̀tụ̀ ha niile ga-aha nhata.
22 Ndị ahịa Shiba+ na Rema+ bụ ndị ahịa gị; e ji ngwá ahịa gị gbanwere ụdị ihe otite ọma niile na-esi ísì ụtọ nakwa ụdị nkume niile dị oké ọnụ ahịa na ọlaedo.+
14 Ma ekele dịrị Chineke, onye na-edu+ anyị mgbe niile ná ngagharị mmeri ná mmekọrịta+ anyị na Kraịst ma na-eme ka e nwee ike ịnụ ísìsì ihe ọmụma banyere ya n’ebe niile+ site n’aka anyị!