-
Nehemaya 13:5Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
5 o wee kwadebere ya nnukwu ebe a na-eri ihe,+ bụ́ ebe ha na-edebebu àjà ọka,*+ frankinsens na arịa dị iche iche nakwa otu ụzọ n’ụzọ iri nke ọka, mmanya ọhụrụ+ na mmanụ,+ bụ́ ihe ndị e kwesịrị ịdị na-enye ndị Livaị+ na ndị na-abụ abụ na ndị nche ọnụ ụzọ ámá, nakwa onyinye a na-enye maka ndị nchụàjà.
-
-
Matiu 2:11Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
11 Mgbe ha banyere n’ụlọ, ha hụrụ nwatakịrị ahụ na nne ya bụ́ Meri, ha wee daa n’ala kpọọrọ ya isiala. Ha meghekwara igbe akụ̀ ha wee nye ya onyinye, ya bụ, ọlaedo na frankinsens na mea.
-