Levitikọs 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-ewetara Jehova àjà ikpe ọmụma ya,+ ya bụ, obere nne atụrụ ma ọ bụ obere nne ewu,+ ka ọ bụrụ àjà mmehie maka mmehie o mere; onye nchụàjà ga-ekpuchiri ya mmehie ya.+ Ilu 28:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye na-ezochi ajọ omume ya agaghị enwe ihe ịga nke ọma,+ ma onye na-ekwupụta ya ma na-ahapụ ya ka a ga-emere ebere.+ 2 Ndị Kọrịnt 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Onye ahụ nke na-enweghị mmehie+ ka o mere ka ọ bụrụ mmehie+ n’ihi anyị, ka anyị wee si n’aka ya bụrụ ndị ezi omume+ n’anya Chineke.
6 Ọ ga-ewetara Jehova àjà ikpe ọmụma ya,+ ya bụ, obere nne atụrụ ma ọ bụ obere nne ewu,+ ka ọ bụrụ àjà mmehie maka mmehie o mere; onye nchụàjà ga-ekpuchiri ya mmehie ya.+
13 Onye na-ezochi ajọ omume ya agaghị enwe ihe ịga nke ọma,+ ma onye na-ekwupụta ya ma na-ahapụ ya ka a ga-emere ebere.+
21 Onye ahụ nke na-enweghị mmehie+ ka o mere ka ọ bụrụ mmehie+ n’ihi anyị, ka anyị wee si n’aka ya bụrụ ndị ezi omume+ n’anya Chineke.