12 Onye nchụàjà ga-akpụrụ otu nwa ebule chụọ ya n’àjà ka ọ bụrụ àjà ikpe ọmụma,+ tinyere ihe ọ̀tụ̀tụ̀ lọg+ mmanụ ahụ, ọ ga-efegharị ha ka ha bụrụ àjà a na-efegharị efegharị+ n’ihu Jehova.
12 Ọ ga-ebi ndụ dị ka onye Naziraịt+ nke Jehova n’ụbọchị niile ọ bụ onye Naziraịt, ọ ga-akpụta nwa ebule na-agafebeghị otu afọ ka ọ bụrụ àjà ikpe ọmụma;+ a gaghịkwa agụnye ụbọchị ndị gara aga n’ihi na o merụrụ ọbụbụ ọ bụ onye Naziraịt.