Abụ Solomọn 3:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “Gịnị bụ ihe a si n’ala ịkpa na-abịa nke yiri anwụrụ ọkụ,Nke e ji mea na frankinsensNa ihe dị iche iche na-esi ísì ọma onye ahịa na-ere mee ka ọ na-esi ísì ọma?”+
6 “Gịnị bụ ihe a si n’ala ịkpa na-abịa nke yiri anwụrụ ọkụ,Nke e ji mea na frankinsensNa ihe dị iche iche na-esi ísì ọma onye ahịa na-ere mee ka ọ na-esi ísì ọma?”+