Ọnụ Ọgụgụ 24:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Dị ka ndagwurugwu, ọ gbatịpụrụ ruo ebe dị anya,+Dị ka ubi ndị dị n’akụkụ osimiri.+Dị ka ahịhịa alo nke Jehova kụrụ,Dị ka osisi sida ndị dị n’akụkụ mmiri.+ Abụ Ọma 45:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Uwe gị niile na-esi ísì ụtọ dị ka mea na alo na kashịa;+Ụda ụbọ akwara nke na-adapụta ná nnukwu obí eze e ji ọdụ́ rụọ+ emewo ka ị ṅụrịa ọṅụ.
6 Dị ka ndagwurugwu, ọ gbatịpụrụ ruo ebe dị anya,+Dị ka ubi ndị dị n’akụkụ osimiri.+Dị ka ahịhịa alo nke Jehova kụrụ,Dị ka osisi sida ndị dị n’akụkụ mmiri.+
8 Uwe gị niile na-esi ísì ụtọ dị ka mea na alo na kashịa;+Ụda ụbọ akwara nke na-adapụta ná nnukwu obí eze e ji ọdụ́ rụọ+ emewo ka ị ṅụrịa ọṅụ.