1 Samuel 23:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jọnatan nwa Sọl wee bilie gakwuru Devid n’ime Horesh, ka o wee mee ka o nwee ike+ n’ebe Chineke nọ.+ Ilu 15:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mmadụ na-aṅụrị ọṅụ n’ihi ihe ọnụ ya zara,+ leekwa nnọọ ka okwu e kwuru n’oge ya si dị mma!+ Ilu 16:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Okwu ọma bụ ụgbụgbọ mmanụ aṅụ,+ ọ na-atọ mkpụrụ obi ụtọ, bụrụkwa ihe na-agwọ ọkpụkpụ.+ Ọrụ Ndịozi 28:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe ụmụnna nụrụ akụkọ banyere anyị, ha si ebe ahụ bịaruo ọbụna Ahịa Apịọs nakwa Ụlọ Atọ nke Ndị Ije ka ha zute anyị. Ozugbo Pọl hụrụ ha, o kelere Chineke ma nwee obi ike.+
16 Jọnatan nwa Sọl wee bilie gakwuru Devid n’ime Horesh, ka o wee mee ka o nwee ike+ n’ebe Chineke nọ.+
15 Mgbe ụmụnna nụrụ akụkọ banyere anyị, ha si ebe ahụ bịaruo ọbụna Ahịa Apịọs nakwa Ụlọ Atọ nke Ndị Ije ka ha zute anyị. Ozugbo Pọl hụrụ ha, o kelere Chineke ma nwee obi ike.+