Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 30:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 “Ma gị onwe gị, were ihe na-esi ísì ụtọ kasị mma:+ mea+ rọrọ arọ nke dị narị shekel ise, na sinamọn+ na-esi ísì ụtọ nke bụ́ ọkara nke ahụ, ya bụ, narị shekel abụọ na iri ise, nakwa kalamọs+ na-esi ísì ụtọ nke dị narị shekel abụọ na iri ise,

  • Esta 2:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Mgbe o ruuru nwa agbọghọ nke ọ bụla ịgakwuru Eze Ahazuirọs, mgbe e mesịwooro ya ihe niile e nyere n’iwu ka a na-emere ndị inyom ruo ọnwa iri na abụọ, n’ihi na ọ bụ otú ahụ ka oge a na-ahịa ha aka n’ahụ́ si abịa ná njedebe, a na-ete ya mmanụ e ji mea mee+ ruo ọnwa isii, teekwa ya mmanụ bọlsọm+ ruo ọnwa isii, jirikwa mmanụ otite ndị inyom hịa ya aka n’ahụ́;

  • Abụ Ọma 45:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  8 Uwe gị niile na-esi ísì ụtọ dị ka mea na alo na kashịa;+

      Ụda ụbọ akwara nke na-adapụta ná nnukwu obí eze e ji ọdụ́ rụọ+ emewo ka ị ṅụrịa ọṅụ.

  • Abụ Solomọn 4:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 “Tupu oge ikuku ji eku eruo,+ onyinyo alaakwa, m ga-aga n’ugwu nke ihe na-esi ísì ụtọ bụ́ mea dị, gaakwa n’ugwu nke frankinsens dị.”+

  • Abụ Solomọn 5:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Ntì ya yiri ala ubi a kọrọ akọ nke a kụrụ ahịhịa na-esi ísì ụtọ,+ bụ́ ụlọ elu nke ahịhịa na-esi ísì ụtọ juru. Egbugbere ọnụ ya bụ okooko lili, nke mmanụ mea si na ya na-atasị.+

  • Jọn 19:39
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 39 Nikọdimọs, bụ́ nwoke ahụ bịakwutere ya na mbụ n’abalị, jikwa ngwugwu mea na ihe otite alo nke dị ihe dị ka otu narị paụnd n’ịdị arọ bịa.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya