Abụ Solomọn 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye m hụrụ n’anya dị m ka akpa jupụtara n’ihe na-esi ísì ụtọ bụ́ mea;+ n’agbata ara m abụọ+ ka ọ ga-anọbọ chi.
13 Onye m hụrụ n’anya dị m ka akpa jupụtara n’ihe na-esi ísì ụtọ bụ́ mea;+ n’agbata ara m abụọ+ ka ọ ga-anọbọ chi.