1 Ndị Eze 1:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Zedọk onye nchụàjà na Netan onye amụma ga-etekwa ya mmanụ+ n’ebe ahụ ka ọ bụrụ eze Izrel; fụọkwanụ opi+ ma sị, ‘Eze Sọlọmọn ga-adị ndụ!’+
34 Zedọk onye nchụàjà na Netan onye amụma ga-etekwa ya mmanụ+ n’ebe ahụ ka ọ bụrụ eze Izrel; fụọkwanụ opi+ ma sị, ‘Eze Sọlọmọn ga-adị ndụ!’+