2 Samuel 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 M wee guzo n’akụkụ ya gbuo ya,+ n’ihi na m maara na ọ gaghị adị ndụ mgbe ọ dasịrị. M wee were okpueze+ o kpu n’isi na ọla aka ọ gba n’aka, ka m wee chịtara ha onyenwe m n’ebe a.” Abụ Ọma 132:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 M ga-eyiwe ndị iro ya ihere dị ka uwe;+Ma okpueze ya+ ga-enwe ihe ịga nke ọma.”+
10 M wee guzo n’akụkụ ya gbuo ya,+ n’ihi na m maara na ọ gaghị adị ndụ mgbe ọ dasịrị. M wee were okpueze+ o kpu n’isi na ọla aka ọ gba n’aka, ka m wee chịtara ha onyenwe m n’ebe a.”