Abụ Ọma 35:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ka ihere mee ha, ka e mechuokwa ha niile ihu,+Bụ́ ndị na-aṅụrị ọṅụ n’ihi ọdachi m.+Ka ndị na-ebuli onwe ha elu megide m+ yiri ihere+ na mweda n’ala dị ka uwe. Abụ Ọma 109:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ka ndị na-emegide m yiri mmechuihu dị ka uwe,+Ka ha yirikwa ihere dị ka à ga-asị na ọ bụ uwe elu na-enweghị aka.+
26 Ka ihere mee ha, ka e mechuokwa ha niile ihu,+Bụ́ ndị na-aṅụrị ọṅụ n’ihi ọdachi m.+Ka ndị na-ebuli onwe ha elu megide m+ yiri ihere+ na mweda n’ala dị ka uwe.
29 Ka ndị na-emegide m yiri mmechuihu dị ka uwe,+Ka ha yirikwa ihere dị ka à ga-asị na ọ bụ uwe elu na-enweghị aka.+