10 M wee guzo n’akụkụ ya gbuo ya,+ n’ihi na m maara na ọ gaghị adị ndụ mgbe ọ dasịrị. M wee were okpueze+ o kpu n’isi na ọla aka ọ gba n’aka, ka m wee chịtara ha onyenwe m n’ebe a.”
12 O wee kpọpụta nwa+ eze ma kpukwasị ya okpueze,+ dokwasịkwa Ihe Àmà+ ahụ n’isi ya; ha wee mee ya eze+ ma tee ya mmanụ.+ Ha wee malite ịkụ aka,+ na-asị: “Eze, ị ga-adị ndụ!”+
11 Ha wee kpọpụta nwa eze+ ma kpuwe ya okpueze,+ dokwasịkwa Ihe Àmà+ ahụ n’isi ya wee mee ya eze. Jehoyada na ụmụ ya wee tee ya mmanụ+ wee sị: “Eze, ị ga-adị ndụ!”+