Ọpụpụ 25:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ị ga-ewerekwa ihe mkpuchi+ ahụ kpuchie Igbe ahụ, n’ime Igbe ahụ ka ị ga-etinyekwa ihe àmà m ga-enye gị. Ọpụpụ 31:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ozugbo ọ gwasịrị ya okwu n’Ugwu Saịnaị, o nyere Mozis mbadamba nkume abụọ nke Ihe Àmà ahụ,+ mbadamba nkume ndị mkpịsị aka Chineke dere ihe na ha.+
21 Ị ga-ewerekwa ihe mkpuchi+ ahụ kpuchie Igbe ahụ, n’ime Igbe ahụ ka ị ga-etinyekwa ihe àmà m ga-enye gị.
18 Ozugbo ọ gwasịrị ya okwu n’Ugwu Saịnaị, o nyere Mozis mbadamba nkume abụọ nke Ihe Àmà ahụ,+ mbadamba nkume ndị mkpịsị aka Chineke dere ihe na ha.+