1 Ndị Eze 1:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 E mesịa, ndị ahụ niile gbagotere wee na-eso ya n’azụ, ha na-egbu ọjà,+ na-aṅụrịkwa oké ọṅụ,+ nke mere na ala+ gbabiri abụọ n’ihi mkpọtụ ha na-eme. Abụ Ọma 47:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Kụọnụ aka, unu ndị niile.+Jirinụ ọṅụ tikuo Chineke mkpu mmeri.+
40 E mesịa, ndị ahụ niile gbagotere wee na-eso ya n’azụ, ha na-egbu ọjà,+ na-aṅụrịkwa oké ọṅụ,+ nke mere na ala+ gbabiri abụọ n’ihi mkpọtụ ha na-eme.