1 Samuel 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ndị Izrel niile wee gaa Gilgal, ha wee mee Sọl eze n’ebe ahụ n’ihu Jehova n’ime Gilgal. Ha wee chụọ àjà udo n’ebe ahụ n’ihu Jehova,+ n’ebe ahụkwa ka Sọl na ndị Izrel niile nọ na-aṅụrị ọṅụ nke ukwuu.+ 2 Ndị Eze 11:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee hụ, ma, lee, eze guzo n’akụkụ ogidi+ dị ka omenala si dị, ndị isi na ndị opi+ guzokwa n’akụkụ eze, ndị ala ahụ niile nọkwa na-aṅụrị ọṅụ+ ma na-afụ opi. Atalaya+ dọwara uwe ya ozugbo wee malite iti mkpu, sị: “Izu ọjọọ! Izu ọjọọ!”+ Abụ Ọma 97:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 97 Jehova aghọwo eze!+ Ka ụwa ṅụrịa ọṅụ.+Ka agwaetiti niile ṅụrịa ọṅụ.+
15 Ndị Izrel niile wee gaa Gilgal, ha wee mee Sọl eze n’ebe ahụ n’ihu Jehova n’ime Gilgal. Ha wee chụọ àjà udo n’ebe ahụ n’ihu Jehova,+ n’ebe ahụkwa ka Sọl na ndị Izrel niile nọ na-aṅụrị ọṅụ nke ukwuu.+
14 O wee hụ, ma, lee, eze guzo n’akụkụ ogidi+ dị ka omenala si dị, ndị isi na ndị opi+ guzokwa n’akụkụ eze, ndị ala ahụ niile nọkwa na-aṅụrị ọṅụ+ ma na-afụ opi. Atalaya+ dọwara uwe ya ozugbo wee malite iti mkpu, sị: “Izu ọjọọ! Izu ọjọọ!”+