1 Ndị Eze 1:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 E mesịa, ndị ahụ niile gbagotere wee na-eso ya n’azụ, ha na-egbu ọjà,+ na-aṅụrịkwa oké ọṅụ,+ nke mere na ala+ gbabiri abụọ n’ihi mkpọtụ ha na-eme. Ilu 29:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mgbe ndị ezi omume dị ọtụtụ, ndị mmadụ na-aṅụrị ọṅụ;+ ma mgbe onye ajọ omume ọ bụla na-achị, ndị mmadụ na-asụ ude.+
40 E mesịa, ndị ahụ niile gbagotere wee na-eso ya n’azụ, ha na-egbu ọjà,+ na-aṅụrịkwa oké ọṅụ,+ nke mere na ala+ gbabiri abụọ n’ihi mkpọtụ ha na-eme.
2 Mgbe ndị ezi omume dị ọtụtụ, ndị mmadụ na-aṅụrị ọṅụ;+ ma mgbe onye ajọ omume ọ bụla na-achị, ndị mmadụ na-asụ ude.+