Aịzaya 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Une na ụbọ akwara na obere ịgbà na ọjà, na mmanya na-adị n’oriri ha;+ ma ha adịghị ele anya n’ihe Jehova na-eme, ha adịghịkwa ahụ ọrụ aka ya.+ Aịzaya 30:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Unu ga na-abụ abụ+ dị ka nke mmadụ na-abụ n’abalị ọ na-edo onwe ya nsọ maka ememme.+ Unu ga na-enwekwa ụdị obi aṅụrị nke onye ji ọjà na-enwe,+ bụ́ onye na-aga ka ọ rịgoro n’ugwu Jehova,+ ịgakwuru Oké Nkume Izrel.+
12 Une na ụbọ akwara na obere ịgbà na ọjà, na mmanya na-adị n’oriri ha;+ ma ha adịghị ele anya n’ihe Jehova na-eme, ha adịghịkwa ahụ ọrụ aka ya.+
29 Unu ga na-abụ abụ+ dị ka nke mmadụ na-abụ n’abalị ọ na-edo onwe ya nsọ maka ememme.+ Unu ga na-enwekwa ụdị obi aṅụrị nke onye ji ọjà na-enwe,+ bụ́ onye na-aga ka ọ rịgoro n’ugwu Jehova,+ ịgakwuru Oké Nkume Izrel.+