2 Ndị Eze 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Atalaya+ nne Ehazaya+ hụrụ na nwa ya nwoke anwụọla. O wee bilie gbuo ụmụ eze niile.+ 2 Ndị Eze 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ya na ya wee zoo n’ụlọ Jehova ruo afọ isii, ka Atalaya nọ na-achị ala ahụ.+