2 Ihe E Mere 22:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee soro ha nọrọ n’ụlọ ezi Chineke, bụ́ ebe e zoro ya ruo afọ isii,+ ka Atalaya nọ na-achị ala ahụ+ dị ka eze nwaanyị.+ Abụ Ọma 12:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị ajọ omume na-akpagharị,N’ihi na ụmụ mmadụ na-eto ihe ọjọọ.+ Aịzaya 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndị na-ekenye ndị m ọrụ na-emesi ha ike, ọ bụkwa ndị inyom na-achị ha.+ Unu ndị m, ndị na-edu unu na-eme ka unu kpafuo,+ ha emewokwa ka ụzọ unu kwesịrị iso gbagwojuo unu anya.+ Malakaị 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ugbu a kwa, anyị na-akpọ ndị dị mpako ndị obi ụtọ.+ E wuliwokwa ndị na-eme ajọ omume elu.+ Ha anwalewokwa Chineke, ma ọ dịghị ihe mere ha.’”+ 1 Timoti 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Enyeghị m nwaanyị ikike izi ihe,+ ma ọ bụ inwe ikike n’ebe nwoke nọ,+ kama ka ọ na-agbachi nkịtị.
12 O wee soro ha nọrọ n’ụlọ ezi Chineke, bụ́ ebe e zoro ya ruo afọ isii,+ ka Atalaya nọ na-achị ala ahụ+ dị ka eze nwaanyị.+
12 Ndị na-ekenye ndị m ọrụ na-emesi ha ike, ọ bụkwa ndị inyom na-achị ha.+ Unu ndị m, ndị na-edu unu na-eme ka unu kpafuo,+ ha emewokwa ka ụzọ unu kwesịrị iso gbagwojuo unu anya.+
15 Ugbu a kwa, anyị na-akpọ ndị dị mpako ndị obi ụtọ.+ E wuliwokwa ndị na-eme ajọ omume elu.+ Ha anwalewokwa Chineke, ma ọ dịghị ihe mere ha.’”+