1 Samuel 10:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Samuel wee gwa ụmụ Izrel niile, sị: “Ùnu ahụwo onye Jehova họọrọ,+ na ọ dịghị onye dị ka ya n’etiti mmadụ niile?” Mmadụ niile wee malite iti mkpu, sị: “Eze, ị ga-adị ndụ!”+
24 Samuel wee gwa ụmụ Izrel niile, sị: “Ùnu ahụwo onye Jehova họọrọ,+ na ọ dịghị onye dị ka ya n’etiti mmadụ niile?” Mmadụ niile wee malite iti mkpu, sị: “Eze, ị ga-adị ndụ!”+