1 Ihe E Mere 20:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma Devid kpupụrụ Malkam okpueze dị ya n’isi+ wee hụ na ọ dị otu talent ọlaedo n’ịdị arọ, e nwekwara nkume dị oké ọnụ ahịa na ya; Devid wee kpuru ya. Ihe ndị a kwatara n’obodo ahụ, bụ́ ndị o bupụtara, dị nnọọ ukwuu.+
2 Ma Devid kpupụrụ Malkam okpueze dị ya n’isi+ wee hụ na ọ dị otu talent ọlaedo n’ịdị arọ, e nwekwara nkume dị oké ọnụ ahịa na ya; Devid wee kpuru ya. Ihe ndị a kwatara n’obodo ahụ, bụ́ ndị o bupụtara, dị nnọọ ukwuu.+