2 Samuel 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Eze Devid dokwara ihe ndị a nsọ nye Jehova, tinyere ọlaọcha na ọlaedo ndị o doworo nsọ, bụ́ ndị si ná mba niile o meriri,+ 1 Ihe E Mere 18:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Eze Devid dokwara ihe ndị a nsọ+ nye Jehova, tinyere ọlaọcha na ọlaedo o si ná mba dị iche iche bute,+ ya bụ, site n’Idọm na Moab+ nakwa site n’aka ụmụ Amọn+ na ndị Filistia+ na Amalek.+
11 Eze Devid dokwara ihe ndị a nsọ nye Jehova, tinyere ọlaọcha na ọlaedo ndị o doworo nsọ, bụ́ ndị si ná mba niile o meriri,+
11 Eze Devid dokwara ihe ndị a nsọ+ nye Jehova, tinyere ọlaọcha na ọlaedo o si ná mba dị iche iche bute,+ ya bụ, site n’Idọm na Moab+ nakwa site n’aka ụmụ Amọn+ na ndị Filistia+ na Amalek.+