2 Ndị Eze 4:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 O wee bata daa n’ụkwụ ya wee kpọọrọ ya isiala.+ E mesịa, o kuuru nwa ya wee pụọ.+ Esta 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Esta kwukwara okwu ọzọ n’ihu eze ma daa n’ala n’ihu ya kwaa ákwá, rịọkwa+ amara ya ka o wezụga ihe ọjọọ+ nke Heman onye agbụrụ Egag nakwa nkata ọ kpara+ megide ndị Juu.+
3 Esta kwukwara okwu ọzọ n’ihu eze ma daa n’ala n’ihu ya kwaa ákwá, rịọkwa+ amara ya ka o wezụga ihe ọjọọ+ nke Heman onye agbụrụ Egag nakwa nkata ọ kpara+ megide ndị Juu.+